Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 13:1 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e ememe ngabiga akērughi, ebe Jisus matara na oge hour Ya abiawo ka O si n'uwa nka lakuru Nna-Ya, ebe Ọ huru ndi nke aka Ya nọ n'uwa n'anya, Ọ huru ha n'anya rue ogwugwu ihe nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 13

Echiche Jọn 13:1 na onodu