Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 12:24 Bible Nso (IGBOB)

N'ezie, n'ezie, asim unu, Ọ buru na nkpuru ọka adaghi n'ala we nwua, nání ya onwe-ya nānọgide; ma ọ buru na ọ nwuru, ọ mia ọtutu nkpuru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 12

Echiche Jọn 12:24 na onodu