Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 12:1 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere mb͕e ubọchi isi fọduru ka ememe ngabiga rue, Jisus biaruru Betani, ebe Lazarọs nọ, onye Jisus mere ka o si na ndi nwuru anwu bilie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 12

Echiche Jọn 12:1 na onodu