Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 1:50-51 Bible Nso (IGBOB)

50. Jisus zara, si ya, N'ihi na M'siri gi, Ahurum i n'okpuru osisi fig, ì kwere ekwe? i gāhu ihe kariri ihe ndia uku.

51. Ọ si kwa ya, N'ezie, asim unu, Unu gāhu elu-igwe ka emegheworo ya, hu kwa ndi-mọ-ozi nke Chineke ka ha nārigo nārida kwa n'aru Nwa nke madu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 1