Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 1:15 Bible Nso (IGBOB)

Jọn nāb͕ara Ya àmà, nēti kwa nkpu, si, Onye a bu Onye m'kwuru okwu bayere Ya, si, Onye ahu Nke nābia n'azum aghọwo Onye burum uzọ: n'ihi na Ọ buri Onye mbu n'ebe m'nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 1

Echiche Jọn 1:15 na onodu