Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jemes 4:11 Bible Nso (IGBOB)

Umu-nnam, unu ekwutọritala ibe-unu. Onye nēkwutọ nwa-nna-ya, ma-ọbu nēkpe nwa-nna-ya ikpé, o nēkwutọ iwu, nēkpe kwa iwu ikpé: ma ọ buru na i nēkpe iwu ikpé, i bughi onye nēdebe iwu, kama i bu onye-ikpé-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jemes 4

Echiche Jemes 4:11 na onodu