Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jemes 1:27 Bible Nso (IGBOB)

Okpukpe-Chineke nke di ọcha nke anēmerughi kwa emeru n'iru Chineke-ayi, bú Nna-ayi, bu nka, ileta umu-nb͕ei na ndinyom di-ha nwuru nime nkpab͕u-ha, na idebe onwe-ya nēnweghi ntupọ site n'uwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jemes 1

Echiche Jemes 1:27 na onodu