Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

3. Jọn 1:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Okenye nēdegara Gaiọs akwukwọ, bú onye ahuru n'anya, onye mu onwem nāhu n'anya n'ezi-okwu.

2. Onye m'huru n'anya, anamekpere Chineke ka ihe nile nāgara gi nke-ọma, ka i nwe kwa ezi ndu, dika ọ nāgara nkpuru-obi-gi nke-ọma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 3. Jọn 1