Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Timọti 3:15 Bible Nso (IGBOB)

ebe i ma-kwa-ra na i sitere n'oge i di na nwa ọhu mata ihe di nsọ nile edeworo n'akwukwọ nsọ nke puru ime ka i buru onye-amam-ihe inata nzọputa site n'okwukwe nke i kwere na Kraist Jisus.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Timọti 3

Echiche 2. Timọti 3:15 na onodu