Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Timọti 2:24 Bible Nso (IGBOB)

Ma orù nke Onye-nwe-ayi aghaghi ibu onye nādighi-alu ọ̀gù, kama ọ ghaghi idi nwayọ n'ebe madu nile nọ, ọ ghaghi kwa ibu onye nwere ike izí ihe, onye nānagide ihe ọjọ,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Timọti 2

Echiche 2. Timọti 2:24 na onodu