Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Pita 3:8 Bible Nso (IGBOB)

Ma unu ekwela ka otù ihe a me unu nchefu, ndi m'huru n'anya, na otù ubọchi di ka nnù arọ abua na ọgu iri n'anya Onye-nwe-ayi, nnù arọ abua na ọgu iri di kwa ka otù ubọchi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Pita 3

Echiche 2. Pita 3:8 na onodu