Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Pita 3:16 Bible Nso (IGBOB)

dika ọ de-kwa-ra n'akwukwọ-ozi-ya nile; nēkwu okwu bayere ihe ndia nime ha; nke ihe ufọdu nke di ike ighọta di nime ha, nke ndi anēzíghi ihe na ndi nādighi-eguzosi ike nāchighari, dika ha nēme kwa ihe fọduru nke edeworo n'akwukwọ nsọ, ila onwe-ha n'iyì.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Pita 3

Echiche 2. Pita 3:16 na onodu