Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Pita 1:19 Bible Nso (IGBOB)

Eme-kwa-ra ka okwu amuma ahu guzosiere ayi ike kari; nke unu nēme nke-ọma n'iṅa nti ya, dika oriọna mb͕e ọ nēnwu n'ebe b͕ara ọchichiri, rue mb͕e chi gābọ, kpakpando chi-ọbubọ we tibe n'obi-unu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Pita 1

Echiche 2. Pita 1:19 na onodu