Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi Tesalọnaika 2:2 Bible Nso (IGBOB)

ka ewe ghara isite n'aka mọ, ma-ọbu okwu, ma ọbu akwukwọ-ozi di ka o sitere n'aka-ayi, me ka unu me nkpatu pua n'uche-unu ọsọsọ, ma-ọbu ka unu tua ujọ, dika agāsi na ubọchi Onye-nwe-ayi di ub͕u a:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Tesalọnaika 2

Echiche 2. Ndi Tesalọnaika 2:2 na onodu