Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi Tesalọnaika 1:4 Bible Nso (IGBOB)

ya mere ayi onwe-ayi nānya isi n'aru unu n'etiti nzukọ Chineke nile n'ihi ntachi-obi-unu na okwukwe-unu nime nsob͕u-unu nile na nime nkpab͕u nile unu nānagide;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Tesalọnaika 1

Echiche 2. Ndi Tesalọnaika 1:4 na onodu