Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi Kọrint 7:11 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na le, otù ihe a, na emere ka ihe wuta unu dika Chineke chọrọ, le ka ọ ra, bú inu-ọku-n'obi ọ luputara nime unu, e, le ka ngọpu ra, e, le ka iwe uku ra, e, le ka egwu ra, e, le ka ọgugu m'gusiri unu ike ra, e, le ka ekworo ra, e, le ka nkpeputa ra! N'ihe nile ọ bula unu mere ka amara unu na unu di ọcha n'okwu ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 7

Echiche 2. Ndi Kọrint 7:11 na onodu