Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi Kọrint 5:10 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na aghaghi ime ka ayi nile puta ìhè n'iru oche-ikpé Kraist; ka ayi nile n'otù n'otù we nāghachi íhe esitere n'aru me, dika ihe onye ọ bula mere si di, ma ọ bu ezi ihe ma-ọbu ihe nādighi nma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 5

Echiche 2. Ndi Kọrint 5:10 na onodu