Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi Kọrint 2:5 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na onye ọ bula emewo ka o wuta ayi, ọ bughi mu onwem, kama, n'otù akuku (ka m'ghara idọb͕u unu nke-uku) ọ bu unu nile ka o meworo ka o wuta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 2

Echiche 2. Ndi Kọrint 2:5 na onodu