Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi Kọrint 12:10 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi nka adighi-ike nile na imem ihe-ihere nile na nkpà nile na nsob͕u nile na oké nkpà nile n'ihi Kraist dim ezi nma: n'ihi na mb͕e ọ bula m'nādighi ike, mb͕e ahu ka m'nādi ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 12

Echiche 2. Ndi Kọrint 12:10 na onodu