Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi Kọrint 11:26 Bible Nso (IGBOB)

n'ije ọtutu mb͕e, n'ize-ndu site n'osimiri, n'ize-ndu site na ndi nāpunara madu ihe, n'ize-ndu site na ndi mba nkem, n'ize-ndu site na ndi mba ọzọ, n'ize-ndu nime obodo, n'ize-ndu nime ọhia, n'ize-ndu nime oké osimiri, n'ize-ndu n'etiti umu-nna ugha;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 11

Echiche 2. Ndi Kọrint 11:26 na onodu