Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi Kọrint 10:15 Bible Nso (IGBOB)

ayi adighi-anya isi rue ihe anāpughi itù atù, nke ahu bu, na ndọb͕u ndi ọzọ dọb͕uru onwe-ha n'ọlu; ma ayi nēle anya na, mb͕e okwukwe-unu nāba uba kari, agēme ka ayi di uku n'etiti unu dika ihe-ọtùtù-ayi si di rue ibabiga-ókè,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 10

Echiche 2. Ndi Kọrint 10:15 na onodu