Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi Kọrint 1:19 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na Ọkpara Chineke, Jisus Kraist, Onye ekwusara n'etiti unu site n'ọnu-ayi, bú site n'ọnu nkem na nke Silvanọs na nke Timọti, emeghi Ya ka Ọ buru e na é-è, kama emewo ka e di nime Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 1

Echiche 2. Ndi Kọrint 1:19 na onodu