Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Jọn 1:7 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ọtutu ndi-nduhie apuwo ba nime uwa, bú ndi nādighi-ekwuputa na Jisus Kraist nābia n'anu-aru. Nka bu onye-nduhie ahu na onye ahu nēmegide Kraist.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Jọn 1

Echiche 2. Jọn 1:7 na onodu