Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Jọn 1:1 Bible Nso (IGBOB)

Okenye nēdegara nwanyi-nwe-madu, bú onye arọputaworo, akwukwọ, ya na umu-ya, ndi mu onwem nāhu n'anya n'ezi-okwu; ọ bughi kwa nání mu onwem, kama ọ bu kwa ndi nile ndi maworo ezi-okwu ahu;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Jọn 1

Echiche 2. Jọn 1:1 na onodu