Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Timọti 6:2 Bible Nso (IGBOB)

Ma ndi nwere ndi kwere ekwe dika ndi-nwe-ha, ka ha ghara ilelì ha anya, n'ihi na ha bu umu-nna-ha; kama ka ha buru orù-ha kari, n'ihi na ndi soro ha ke òkè n'ọlu ọma ha bu ndi kwere ekwe na ndi ahuru n'anya. Nēzí ihe ndia nādu kwa madu ọdú bayere ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Timọti 6

Echiche 1. Timọti 6:2 na onodu