Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Timọti 6:16 Bible Nso (IGBOB)

Onye nání Ya nwere anwughi-anwu, nēbi nime ìhè nke anāpughi ibiaru nso; Onye ọ dighi madu ọ bula huworo Ya anya, ma-ọbu pu ihu Ya anya: Onye nsọpuru na ike ebighi-ebi diri. Amen.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Timọti 6

Echiche 1. Timọti 6:16 na onodu