Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Timọti 5:4 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na nwanyi ọ bula di-ya nwuru nwere umu ma-ọbu umu umu, ka ha buru uzọ muta isọpuru Chineke n'aru ndi èzí-na-ulo nke aka ha, na inyeghachi ndi muru ha ihe: n'ihi na nka bu ihe anānara nke-ọma n'iru Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Timọti 5

Echiche 1. Timọti 5:4 na onodu