Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Timọti 5:13 Bible Nso (IGBOB)

Ma tukwasi ihe ndia ha nāmuta kwa ibu ndi nādighi-alu ọlu, nēje n'ulo di iche iche; ma ọ bughi nání na ha bu ndi nādighi-alu ọlu, kama ha bu kwa ndi nēkwu okwu nzuzu, buru kwa ndi nētiye aka n'ọlu nābughi nke aka ha, nēkwu okwu nēkwesighi ka ha kwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Timọti 5

Echiche 1. Timọti 5:13 na onodu