Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Timọti 5:10 Bible Nso (IGBOB)

onye anāb͕ara ya ezi àmà n'ọlu ọma; ọ buru na ọ zùputawo umu, ọ buru na o lewo ndi-ọbìa anya nke-ọma, ọ buru na ọ sawo ukwu ndi nsọ, ọ buru na o b͕owo nkpà ndi anākpab͕u, ọ buru na o sosiwo ezi ọlu nile ọ bula ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Timọti 5

Echiche 1. Timọti 5:10 na onodu