Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Timọti 4:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Ma Mọ Nsọ nēkwuwa okwu, si, na n'oge ikpe-azu ufọdu gēwezuga onwe-ha n'ebe okwukwe-ayi di, nāṅa nti ndi-mọ nēduhie eduhie na ozizí nke ndi-mọ ọjọ,

2. site n'iru-abua nke ndi nēkwu okwu-ugha, ndi eji ígwè ọku da ha n'akọ-na-uche nke aka ha;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Timọti 4