Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Timọti 3:3 Bible Nso (IGBOB)

onye nādighi-ese okwu site n'iṅubiga manya ókè, onye nādighi-eti madu aka; kama onye nwere obi-ọma, onye nādighi-alu ọ̀gù, onye nādighi-ahu ego n'anya;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Timọti 3

Echiche 1. Timọti 3:3 na onodu