Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Timọti 3:16 Bible Nso (IGBOB)

Ọ bu kwa ihe anēkwuputa na ọ di uku, bú ihe-omimi nke nsọpuru-Chineke; Onye ahu Nke emere ka Ọ puta ìhè n'anu-aru, Nke aguru Ya n'onye ezi omume nime mọ, Nke emere ka ndi-mọ-ozi hu Ya anya, Nke ekwusara Ya n'etiti ndi mba ọzọ, Nke ekwere na Ya nime uwa, Nke anara Ya n'elu nime ebube.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Timọti 3

Echiche 1. Timọti 3:16 na onodu