Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Timọti 1:9 Bible Nso (IGBOB)

ebe ọ matara nka, na adighi-enye onye ezi omume iwu, kama anēnye ndi nēmebi iwu, ndi nēkweghi kwa idi n'okpuru iwu, nye ndi nāsọpurughi Chineke, ndi bu kwa ndi-nmehie, nye ndi nādighi ọcha n'obi, ndi emeru-kwa-ra emeru, nye ndi nēb͕u nna-ha na ndi nēb͕u nne-ha, nye ndi nēb͕u madu,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Timọti 1

Echiche 1. Timọti 1:9 na onodu