Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Timọti 1:1 Bible Nso (IGBOB)

Pọl, onye-ozi nke Kraist Jisus dika ihe ahu si di, nke Chineke, bú Onye-nzọputa-ayi, na Kraist Jisus, bú Onye ayi nēle anya Ya, nyere n'iwu;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Timọti 1

Echiche 1. Timọti 1:1 na onodu