N'ihi na ekwuru n'ihe edeworo n'akwukwọ nsọ, si,Le, anamatọb͕ọ na Zaion otù isi nkume nime nkuku ntọ-ala, nke bu ihe arọputara, buru kwa ihe anāsọpuru:Onye kwe-kwa-ra na Ya, agaghi-eme ka ihere me ya ma-ọli.