Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Pita 1:8 Bible Nso (IGBOB)

Onye unu huru n'anya, ọ bu ezie na unu ahughi Ya anya; Onye unu kwere na Ya, ọ bu ezie na unu adighi-ahu Ya anya ub͕u a, obi we nātọ unu utọ nke-uku n'ọṅù nke anāpughi ikwu okwu nke enyewo-kwa-ra ya otuto:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Pita 1

Echiche 1. Pita 1:8 na onodu