Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi Tesalọnaika 5:8 Bible Nso (IGBOB)

Ma ayi onwe-ayi, ebe ayi bu ndi nke ehihie, ka ayi nwe anya-udo, yikwasikwa ihe-agha ib͕ochi obi, bú okwukwe na ihunanya; ya na okpu-agha, bú ile-anya nzọputa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 5

Echiche 1. Ndi Tesalọnaika 5:8 na onodu