Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi Tesalọnaika 5:25-28 Bible Nso (IGBOB)

25. Umu-nna-ayi, nēkpenu ekpere bayere ayi.

26. Werenu isutu-ọnu di nsọ kele umu-nna-ayi nile.

27. Ewerem Onye-nwe-ayi b͕a unu iyi ka aguara umu-nna-ayi nile akwukwọ-ozi a.

28. Ka amara nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist dinyere unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 5