Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi Tesalọnaika 5:23 Bible Nso (IGBOB)

Chineke nke udo, Ya Onwe-ya dozu kwa unu nsọ n'uzọ dum; ka edebezu kwa mọ-unu na nkpuru-obi-unu na aru-unu dum, nādighi ita uta n'ọbibia nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 5

Echiche 1. Ndi Tesalọnaika 5:23 na onodu