Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi Tesalọnaika 5:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Ma ọ dighi unu nkpà, umu-nna-ayi, ka edegara unu akwukwọ bayere oge ahu nile na ubọchi ahu nile.

2. N'ihi na unu onwe-unu matara nke-ọma na dika onye-ori nābia n'abali, otú a ka ubọchi nke Onye-nwe-ayi nābia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 5