Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi Tesalọnaika 4:1 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere nke fọduru, umu-nna-ayi, ayi nēkpere unu, nāriọ kwa unu nime Onye-nwe-ayi Jisus, ka, dika unu natara n'aka-ayi otú unu nāghaghi ijeghari na ime ihe gātọ Chineke utọ, ọbuná dika unu nējeghari, ka unu nābabiga ókè nke-uku kari.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 4

Echiche 1. Ndi Tesalọnaika 4:1 na onodu