Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi Tesalọnaika 2:9 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na unu nēcheta, umu-nna-ayi, ndọb͕u ayi nādọb͕u onwe-ayi n'ọlu na ihuju-anya-ayi: n'ihi na ayi nālu ọlu abali na ehihie, ka ayi we ghara ibob͕u onye ọ bula nime unu, ayi we kwusara unu ozi ọma nke Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 2

Echiche 1. Ndi Tesalọnaika 2:9 na onodu