Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi Tesalọnaika 2:4 Bible Nso (IGBOB)

kama dika Chineke nwaputaworo ayi ka enye ozi ọma Ya n'aka-ayi na ntukwasi-obi idebe, otú a ka ayi nēkwu; ọ bughi dika ndi nēme ihe gātọ madu utọ, kama dika ndi nēme ihe gātọ Chineke utọ, bú Onye nānwa obi-ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 2

Echiche 1. Ndi Tesalọnaika 2:4 na onodu