Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi Tesalọnaika 2:18-20 Bible Nso (IGBOB)

18. n'ihi na ayi chọrọ ibiakute unu, mu onwem, bú Pọl, otù mb͕e na mb͕e ọzọ; Setan b͕ochikwara ayi.

19. N'ihi na gini bu olile-anya-ayi, ma-ọbu ọṅù-ayi, ma-ọbu okpu-eze nke inya-isi ayi? Ọ̀ bughi kwa unu onwe-unu, n'iru Onye-nwe-ayi Jisus n'ọbibia-Ya?

20. N'ihi na unu onwe-unu bu otuto-ayi na ọṅù-ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 2