Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi Tesalọnaika 2:13 Bible Nso (IGBOB)

Ọ bu kwa n'ihi nka ka ayi onwe-ayi nēkele kwa Chineke nēwepughi aka, na, mb͕e unu natara okwu nke unu nuru n'ọnu-ayi, bú okwu nke Chineke, ọ bughi okwu madu ka unu nara nke-ọma, kama, otú ọ di n'ezi-okwu, ọ bu okwu Chineke, nke nālusi kwa ọlu ike nime unu ndi kwere ekwe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 2

Echiche 1. Ndi Tesalọnaika 2:13 na onodu