Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi Tesalọnaika 1:9-10 Bible Nso (IGBOB)

9. N'ihi na ha onwe-ha nākọ akukọ bayere ayi aha nbata ayi batara n'ebe unu nọ; ya na otú unu siri n'arusi chigharikute Chineke, ibu orù Chineke Nke di ndu Nke bu kwa onye-ezi-okwu,

10. na ichere Ọkpara-Ya Onye gēsi n'elu-igwe bia, Onye O mere ka O si na ndi nwuru anwu bilie, bú Jisus, Onye nādọputa ayi n'iwe nke nābia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 1