Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi Tesalọnaika 1:5 Bible Nso (IGBOB)

na ọ bughi nání n'okwu-ọnu ka ozi ọma ayi biaruru unu, kama ọ bia-kwa-ra n'ike, na nime Mọ Nsọ na ọtutu nkwezu; dika unu matara aha madu a huru na ayi bu n'ebe unu nọ n'ihi unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 1

Echiche 1. Ndi Tesalọnaika 1:5 na onodu