Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi Kọrint 8:7 Bible Nso (IGBOB)

Otú ọ di ọ bughi nime madu nile ka ọmuma-ihe ahu di: kama ufọdu, ebe arusi bu ihe anēme n'ala-ha rue ub͕u a, ha nēri ihe ahu dika ihe achuru n'àjà nye arusi; anēmeru kwa akọ-na-uche-ha, ebe ọ nādighi ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 8

Echiche 1. Ndi Kọrint 8:7 na onodu