Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi Kọrint 6:7 Bible Nso (IGBOB)

Ezie ọ bu nọ̄ ila-ala n'ebe unu nọ ọbuná ub͕u a, na unu nwere okwu ikpé n'etiti onwe-unu. Kari nke ahu, n'ìhi gini unu adighi-ekwe ka emegide unu ajọ omume? kari nke ahu, n'ìhi gini unu adighi-ekwe ka emeb͕ue unu?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 6

Echiche 1. Ndi Kọrint 6:7 na onodu