Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi Kọrint 5:11 Bible Nso (IGBOB)

ma otú ọ di, edegaram unu ka unu na onye ọ bula nke anākpọ ya aha na ọ bu nwa-nna ghara imekọ ihe, ma ọ buru na onye ahu bu onye nākwa iko, ma-ọbu onye-anya-uku, ma-ọbu onye nēkpere arusi, ma-ọbu onye-nkwutọ, ma-ọbu onye nāṅubiga manya ókè, ma-ọbu onye nāpunara madu ihe; ka unu na onye di otú a ghara ọbuná irikọ ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 5

Echiche 1. Ndi Kọrint 5:11 na onodu